Jeremiah 23:6

6Nʼụbọchị, ya ka a ga-azọpụta Juda,
Izrel ga-ebikwa nʼudo.
Nke a bụ aha a ga-akpọ ya:
Onyenwe anyị Onye Nzọpụta, bụ Ezi omume Anyị.
Onyenwe anyị, bụ ezi omume anyị.

Copyright information for IboBIU